Welcome to PraiseZion


NEED PRAYER/COUNSELING? CLICK HERE

FestAngel & Angelite – Oganiru

Posted by: || Categories: Music


Oganiru By FestAngel & Angelites Mp3 Download

FestAngel is a Nigerian Gospel minister based in Onitsha, he is the Music Director of “The Engraced Music Crew (The Angelites)”, CEO ANGELITE INTERNATIONAL and a worshiper under THE GOSPELITE EMPIRE Record Label. FestAngel picked interest in music at a very tender age. At about 4 year old, he had started learning and playing musical instrument and joined the choir where he would attend several rehearsals, practices, programs and eventually built himself in music.

FestAngel left gospel music for secular music in his early youthful days, he worked with MDM Entertainment & SSG Records, where he released a lot of singles over the years. As a secular artist, He shared the stage with the likes of Timaya, Phyno, Slow Dogg, 2face, Sparkle Tee and more, but today, he’s back home and ready to preach the Gospel and glorify God through his songs.
Since 2017 when he returned to gospel music, he has been equipping himself, working on many songs and has drooped this track titled Oganiru.

 

Lyrics Of Oganiru By FestAngel & Angelite

This year is my year of joy
This year is my year of Favour
This year is my year of grace
Breakthrough and success syndrome x2″Angelite”!!!Oganiru K’ayi g’enwe ( Oganiru) x2
Anyi jebe ejebe ayi jee nu n’udo (Oganiru)
Ayi n’aba anaba ayi Na nu n’udo (Oganiru)
Opupu anyi na mbata (Oganiru)
Ije oma ka ogabu (Oganiru)
Maka na imamma Chukwu baluba (Oganiru)
Maka na Ngozi Chukwu so anyeje ( Oganiru)
Okwo Oganiru K’ayi jieje (Oganiru) x2
Anyi jebe ejebe ayi jee nu n’udo (Oganiru)
Ayi n’aba anaba ayi Na nu n’udo (Oganiru)

Maka Chukwu anyi diri ayi MMA na mbido ( Chukwu anyi diri any MMA na mbido)
Asin na Chukwu anyi diri ayi MMA na ngwucha (Chukwu anyi diri ayi MMA na ngwucha)
Chukwu anyi na eme MMA onyeoma – (Chukwu anyi na eme MMA onyeoma)
Ezeigwe n’eme MMA Chukwu oma – (Chukwu anyi na eme MMA onyeoma)

Mak’ayi jebe ejebe ayi jee nu n’udo (Oganiru)
Asim Ayi n’aba anaba ayi Na nu n’udo (Oganiru)

Ebe anyi nazu afia (Oganiru)
Ebe anyi na’ru olu (Oganiru)
Umu akwukwuo nine ( Oganiru)
Maka ndi neti egwu (Oganiru)
Nisi ndi pastor Nile (Oganiru)
Umu Chukwu nile (Oganiru)

“Oganiru K’ayi g’enwe ( Oganiru) x4

RAP:
Afo a ga diri anyi mma (Amen)x2
Afo Ngozi anyi na mbunyi enu Oga di riri MMA (Amen)
We no go lack, we no go beg , we no go poor again.
We no go sick, we no go die, we must live in health.
Am a son of God I cannot fail my father is success.
He will never never allow his own to die in nonsense.
Forget your pains and your suffering, it is just a process.
Afoa ga diri anyi mma (Amen)
Afo Ngozi anyi na mbunyi enu Oga di riri MMA (Amen)

Chukwu anyi diri ayi MMA na mbido ( Chukwu anyi diri any MMA na mbido)
Asim na Chukwu anyi diri ayi MMA na ngwucha (Chukwu anyi diri ayi MMA na ngwucha)
Chukwu anyi na eme MMA onyeoma – (Chukwu anyi na eme MMA onyeoma)
Ezeigwe n’eme MMA Chukwu oma – (Chukwu anyi na eme MMA onyeoma)

Oganiru K’ayi ji eje ( Oganiru)
Oganiru k’ayi ji ana (Oganiru)
Onwuike agaghi adi ozo (Oganiru)°Ife mgbu agaghi adikwa n’ozo (Oganiru)
Accident agaghi afunu ayi ooo ( Oganiru)
Oganiru ka ayi ga enwe eee (Oganiru)
Ihe ayi choro ka ayi ga enwe ee(Oganiru)
Anuba Nwunye anua n’udo (Oganiru)
Amuba nwa amua n’udo (Oganiru)
Oganiru k’ayi ga enwe (Oganiru)
Spinach nwa mama (Oganiru)
Diamond niso bia (Oganiru)
FestAngel na nom n’ogbo(Oganiru)
Ihekwuru kana emee ( Oganiru)
Asim gi n’ Angelite abago ( Oganiru)
Uno akwukwuo anyi abago (Oganiru)
Oganiru k’ayi ga enwe (Oganiru)
Asim Oganiru k’ayi ji eje (Oganiru)
Asim Oganiru k’ayi ji ana (Oganiru)
Asim Oganiru k’ayi g’enwe (Oganiru)

Amusu agaghi afunu anyi o n’obodo ( Chukwu anyi diri anyi MMA na mbido)
Ami-agba agaghi afunu anyi o n’obodo ( Chukwu anyi diri anyi MMA na mgwucha)
Ndi occult agaghi enweta anyi o n’obodo ( Chukwu anyi n’eme MMA Onyeoma)
Maka na Ndi ori agaghi eticha anyi o n’obodo ( Chukwu anyi n’eme MMA onyeoma )

Maka Anyi jebe ejebe ayi jee nu n’udo (Oganiru)
Ayi n’aba anaba ayi Na nu n’udo (Oganiru)
Opupu anyi na mbata (Oganiru)
Opupu anyi na mbata (Oganiru)

(Guitar)

 
SOCIAL MEDIA HANDLE
Facebook Profile – Agheze FestAngel Angelite
Twitter – www.twitter.com/festangel
Instagram – www.instagram.com/Angelitehub
YouTube channel – Angelite Hub
Facebook Page – www.facebook.com/Angelitehub
TikTok- @festangelofficial
Email – @ festangelofficial@gmail.com
 

DOWNLOAD MP3 HERE


Can't find your desired song? SEARCH HERE
REQUEST ANY SONG? CLICK HERE


Subscribe For Our Latest Blog Updates. Join 28,343 Other Subscribers>


UPLOAD YOUR SONG HERE


CLICK HERE TO COMMENT ON THIS POST

WE ARE ON SOCIAL MEDIA

Facebook | Twitter | Instagram | Youtube

2 Comments

  1. SUNNY says:

    AMAZING INDEED

  2. Anonymous says:

    AMAZING INDEED

Leave a comment

Enter Your Name (Optional)

    Â

Enter Comment Below


     
ABOUT US |  CONTACT US |  CONTENT REMOVAL(DMCA) | DISCLAIMER |  TERMS OF USE |  PRIVACY POLICY |  REQUEST SONG


   
Powered by PraiseZion Media
Copyright © 2024 PraiseZion.com All Rights Reserved
Â