Welcome to PraiseZion



PROMOTED!!!
 

Bro. Kenneth Uchenna – Ndi Nna N’eziokwu

Posted by: || Categories: Music


Ndi Nna N’eziokwu by Bro. Kenneth Uchenna Mp3 Download

Bro. Kenneth Uchenna Eze, was born in Ibagwa-aka, in Igbo-eze-south LGA of Enugu state, Nigeria in 1994. To the family of Mr. Thomas Ugwuja Eze(late) and Mrs Monica Ifeanyichukwu Eze. He studies Music at the University of Nigeria Nsukka. He grew up in a Christian family, mentored by Ven. Dr. Moses Omeke. He is gifted in music making, and loves the things of the Lord. He has taught music in many churches and plays the Keyboard, Bass guitar, guitar, and is a worship leader.

Ndi Nna N'eziokwu

Ndi nna n’eziokwu (Fathers indeed) is his first single written in honor of fathers, mentors and those in various forms of leadership, all over the world, especially those labouring silently to raise many destinies and their family in the way of the Lord; recognizing their duties, responsibilities, and their place in the family as Fathers.

Kenneth Uchenna is here with this single “Ndi nna n’eziokwu” (Fathers indeed) written in honor of fathers, mentors and those in various forms of leadership, all over the world, especially those labouring silently to raise many destinies and their family in the way of the Lord; recognizing their duties, responsibilities, and their place in the family as Fathers…. Prod. Mastered and mixed by DJ Robitonzz.

Lyrics of Ndi Nna N’eziokwu by Bro. Kenneth Uchenna Mp3 Download

sopuru nu ndi nna doooh
Ndi-nna n’eziokwu
sopuru nu ndi nna ah…
Ndi-nna n’eziokwu
ide ji ulo niile Kam na-ekwu okwu ya oh oh!
Ndi-nna n’eziokwu
sopuru nu ndi nna
Ndi-nna n’eziokwu
onye tetara hu nna ya kele Chi ooo
Ndi-nna n’eziokwu
kele Olisa bi n’igwe maka~
Ndi-nna n’eziokwu

instruments.
-This song is dedicated to my Mentor and Father Ven Dr Moses Omeke and to all the Fathers labouring silently to raise their families and many destinies. _Unu bu ide ji ulo_

Abraham rubere isi wee mee ihe Chineke na-acho.
Chineke wee mee ya nna anyi, nna okwukwe.
O na-agba mbo n’obodo: o n’eleta Ezin’ulo ya anya.
nwunye ya na-akpo ya nna-ora,.. onye-nwem oooo

instrument.

Otuto diri obi-n’igwe, onye nyere anyi ndi nna
inochi Anya ya n’ezin’ulo; ka ha buru ndi nna n’eziokwu.
They are the champions of faith handing over the gospel to the brighter generation; ha bu ndi nna n’eziokwu.
they are the compendium of love to the brighter generation; ihunanya di ha n’obi oh oh
ndi nna n’eziokwu.

Ka anyi sopuru nu ndi nna hah.
Ndi-nna n’eziokwu
sopuru nu ndi nna ah
Ndi-nna n’eziokwu
ide ji ulo nk’ayi na-ekwu okwu ya bu ndi nna Doo
Ndi-nna n’eziokwu …ayiii uhuu
sopuru nu ndi nna ah e e eh
Ndi-nna n’eziokwu
ide ji ulo bu ndi nna do
Ndi-nna n’eziokwu
sopuru nu ndi nna
Ndi-nna n’eziokwu

instrument

Ndi nna na-echebe Ezin’ulo
obu ha bu ndi-ndu.
ihe ha doziri k’ayi ji-egoli; ha bu ide-ji-obodo
Ha na-akwara umu-ha uzo, ha na-adukwa umu-ha ndum’odu ka ha bie ndu eji ama-atu; isopuru mmadu na Chukwu.
Onye wuru ulo ahu I bi na-ya? …onye nna!
onye na-akwuru gi ugwo akwukwo? …onye nna!
Chineke gozierem ezi nnam a;
Nye ya ezi-ndu na aru-ike.

sopuru nu ndi nna doh
Ndi-nna n’eziokwu
onye hu onye-nna ya kele ya nu.
Ndi-nna n’eziokwu
nw’okorobia gbado Anya,
Ndi-nna n’eziokwu.; nw’okorobia gbado anya Inu,_
_k’iburu onye nna n’eziokwu oo oh
Ndi-nna n’eziokwu

They are the champions of faith handing over the gospel to the brighter generation; ha bu ndi nna n’eziokwu.
they are the compendium of love to the brighter generation; ihunanya di ha n’obi oh oh
ndi nna n’eziokwu.

ezi-nwanne biko sopuru nu ndi nna oh-oh-oh
Ndi-nna n’eziokwu
sopuru nu ndi nna ah
Ndi-nna n’eziokwu
okwa Ihe sib’ike mu a-gbakuru onye nna do-do-do
Ndi-nna n’eziokwu
umu-okorobia sopuru nu ndi nna
Ndi-nna n’eziokwu
umu-agboghobia sopuru nu ndi nna oh!
Ndi-nna n’eziokwu
ndi Nne sopuru nu ndi nna oh!
Ndi-nna n’eziokwu
IDE, ide ji-ulo bu ndi nna doooh oh
Ndi-nna n’eziokwu
sopuru nu ndi nna ooooh.

SOCIAL MEDIA HANDLES
Facebook: Kenneth Uchenna
Instagram: KennethUchenna625
Mail: [email protected]
WhatsApp: 09047988398

DOWNLOAD MP3 HERE


Can't find your desired song? SEARCH HERE
REQUEST SONG HERE


Subscribe For Our Latest Blog Updates. Join 28,343 Other Subscribers>


UPLOAD YOUR SONG HERE

CLICK HERE TO JOIN OUR TELEGRAM CHANNEL

CLICK HERE TO COMMENT ON THIS POST

WE ARE ON SOCIAL MEDIA

Facebook | Twitter | Instagram | Youtube

Leave a comment

Enter Your Name (Optional)

Enter Comment Below

ABOUT US |  CONTACT US |  CONTENT REMOVAL(DMCA) | DISCLAIMER |  TERMS OF USE |  PRIVACY POLICY |  REQUEST SONG


Powered by PraiseZion Media
Copyright © 2022 PraiseZion.com All Rights Reserved