Welcome to PraiseZion

HOME |   |  DOWNLOAD APP |  OPPORTUNITIES |  SERMONS
|  JOBS |  INSTRUMENTAL | MIXTAPES |  DEVOTIONAL

SEARCH CONTENTS (Use Name Or Title)

Chinyere Udoma – Eze Mmuo (Eze Ndi Eze) + Lyrics

Eze Mmuo (Eze Ndi Eze) by Chinyere Udoma Mp3 Download

Download intense gospel worship track by Sis Chinyere Udoma which she titles Eze Mmuo.

Use the link below to stream and download this track Eze Mmuo (Eze Ndi Eze) by Chinyere Udoma.

Lyrics of Eze Mmuo by Sis Chinyere Udoma

Eze…
Eze Ndi Eze n’ ezo N’okpuru Ya
(The King that all Kings hide under His Coverage)
Ọ dighi onye gi na ya n’achi-eze
(There is no one who rules with you on the throne)

N’elu-igwe, N’elu uwa
(in heaven, on earth)
Chi Ukwu nani gi bu okaka
(Great God, only you are sovereign)
Ọ dighi onye gi na ya n’achi-eze
(There is no one who rules with you on the throne)
N’elu-igwe, N’elu uwa
Chiukwu nani gi bu okaka
Ọ dighi onye gi na ya n’achi-eze
(There is no one who rules with you on the throne)

i loro ihe loro enyi
Nkpuru òdum n’onu na-turu ugò laa
(You who swallows what swallows the elephant with the Lion in its mouth and won victoriously)

Ibu Oke Muo
(The Great Spirit)
Mụọ ndị a na-atụ egwu na-atụ egwu gị
(Spirits that are feared dread and fear you)
Ọ dighi onye gi na ya n’achi-eze
(There is no one who rules with you on the throne)

Ibu Oke Muo
(You the creation of the Spirits)
Mụọ ndị a na-atụ egwu na-atụ egwu gị
(Spirits that are feared dread and fear you)
Ọ dighi onye gi na ya n’achi-eze
(There is no one who rules with you on the throne)

Ha na-egbu achara, ma na gi bụ oke achara na-eto o
(You are the great iroko tree that cannot be burnt down)
Ọ dighi onye gi na ya n’achi-eze
(There is no one who rules with you on the throne)

Ha na-egbu achara, ma na gi bụ oke achara na-eto o
(You are the great iroko tree that cannot be burnt down)
Ọ dighi onye gi na ya n’achi-eze
(There is no one who rules with you on the throne)

Eze…
Eze Ndi Eze n’ ezo N’okpuru Ya
(The King that all Kings hide under His Coverage)
Ọ dighi onye gi na ya n’achi-eze
(There is no one who rules with you on the throne)

Eze…
Eze Ndi Eze n’ ezo N’okpuru Ya
(The King that all Kings hide under His Coverage)
Ọ dighi onye gi na ya n’achi-eze
(There is no one who rules with you on the throne)

Heaven and Earth Adore You
The immortals bow before You,

Cherubim and seraphim bow before You
24 elders worship at your feet

DOWNLOAD MP3 HERE

| Categories: Latest Release, Music

CLICK HERE TO COMMENT ON THIS POST

WE ARE ON SOCIAL MEDIA

Facebook | Twitter | Instagram | Youtube

2 Comments

  1. This is to Chinyere udoma i love you mah
    More grace and strength
    I love this song

    by Anonymous on Apr 21, 2023 at 15:29

  2. Good

    by Anonymous on Apr 23, 2023 at 18:20

LEAVE A COMMENT

Type Name Below

Type Comment Below

« | »