Umu Obiligbo – Anwuli + [Video & Lyrics]
Anwuli By Umu Obiligbo Mp3 Download
Download Anwuli by Umu Obiligbo. Umu Obiligbo are Nigeria duo singer and Highlife musicians named Chukwuebuka Akunwafor Obiligbo and Ifeanyichukwu Okpuozor Obiligbo. They are known for their highlife songs, performances and their Igbo approach to music. They won “Best African Group award” at the “African Muzik Magazine Awards” 2020.
Use the link below to stream and download this song.
WATCH VIDEO
Lyrics Of Anwuli By Umu Obiligbo
Makwa ebe nmadu Jesigolu dikwa ndu nata
Chai, okwa Chinedu mo Obodo nmadu Jesigolu dikwa ndu nata Okwa Chinedu mo Ebe ufodu jelu fa adiro ndu nata Obodo ufodu jelu fa adiro ndu na lue be faOya kene chukwu binigwe (aya eh)
Chukwu oma n’ igbanigo (aya eh) Obinigwe doh doh doh doh (aya eh) Okwa Chinedu mo (aya eh) Ndi beanyi na oseti go (aya eh) Chukwu oma nala ekene (aya eh) Ololo lo lolo lo (aya eh) Chukwu okike na idi mu nma (ayaya oho)Unu fulu ndi di nma abatago
Nilu nilu ka anyi na aga Azu adiroya Forward ever backward never Oganilu ka anyi ga enwe ariri adiro yaNdi afu che na anyi ga ayo fa nri
Gwa ya na Ife fa bu na obi emebigo Ndi afu che na anyi ga akwulu onu Gwa ya na ife fa bu na obi ayasago Onye nwu che na nya bu Chukwu Gwa ya na man no fit be God eeehIfe alu m na achonu bu ugbo na aga aga
Elelele ugbo na aga aga Obi anwuli na emenu uwa m onato uto Uwa m ana ato uto Ife alu m na achonu bu ebe ana enwe anwuli ah Ebe ana eli ife Oke oriri na emenu ndu m ona eto ogo (iye iye iye) Ndu m ana eto ogo Nya kam ji nwe yoba Chukwu n’enye ego Ife anyi ga eri akokwana anyiOkwa chim ebuka eh (aya eh)Ololo lolo lolo (aya eh) Asim Ngozi sobe anyi oh (aya eh) Nnekwu Ngozi sobe anyi oh (aya eh) Ifeoma sobe anyi oh (aya eh) Oga nilu sobe anyi oh (aya eh) Ifedinma sobe anyi oh (aya eh) Olisa doh doh doh doh (aya eh) Amara Chukwu sobe anyi oh (aya eh) Ololo lo lololo (ayaya oho)
Ngozi Chukwu n’ eme m alum ana ama nma
Arum ana ama nma Mana oke olili na emem ndu m ana eto ogo Ndum ana eto ogo Obi anwuli na ebute nmadu ana ama nma Nmadu ana ama nma Ma na ewebe iwe na ebute nmadu ana ata alu Nmadu ana ata aluOkwa oke ochicho na ebute nmadu ana ezu ori
Nmadu ana ezu ori Mana ikwelu ka ira na ebute nmadu ana adi nma Nmadu ana adi nma Kedu ife Chijioke na acho na ogodo nwaka ego Ogodo nwaka ego Agbohobia kedu ife anyi gi na acho Akpa Tony mbaekwe Akpa tony mbaekwe Nmadu bulu Chukwu alu ga emeOlolo lo lololo (aya eh)
Ayaya eh eh eh (aya eh) Iyooo oho, (aya eh) Ololo lo lololo, (aya eh) Ayaya eh eh eh (aya eh) Ololo lo lololo (aya eh) Ololo lo lololo Haha, it sounds good