Tim Godfrey – Worship Chant
Worship Chant by Tim Godfrey Mp3 Download + {Video & Lyrics}
Download this track from Tim Godfrey titled Worship Chant.
Use this link below to stream and download the track
Lyrics Of Worship Chant by Tim Godfrey
Merciful father
Your reckless love upon me Is indescribable Unpollutable Aga ma ko r’ole k’obu ru ole Ehh Owe ri na bo Aiyin ga ja ya ja Agba n wa gba nwe Ome mma Ome ka si ome ka si Chi na cha ra m’oku Chi ne bu li me Lu Chi di Ebube Ebube ni mi Ebube Ebube m be ku m beOkorobia di nma
Okorobia nwere obioma Ina ga ha ri ne mme mma Ina ga ha ri na gw’oriaAnywhere he went, Anywhere he goes
Even right now, Even right hereHe’s Doing wonders, Doing miracles
Otimbodombo nime obodo Nnukwu nmawu bata Obere nmawu agbawa Kitikiti katakata katakata kitikitiItiri ndi nmuo gwo gwo
Tie ha gba gba, Gba gba tiri gba gba Odogwu na agha Oke ikuku nuru olugi we dere duYa mere aiyin ji e to gi
Igweeeeee!!Eze!
Eze ndi eze!! Eze ndi eze n’eze eze!!!Idi egwu
Idi iku Idi omimi Ni me omimiSi te n’ugwu
Ru e na ndidaLe nu!
Le nu!! Le kwa nu!!!Oyiri oku di ka uweyi
Oku na gba zam zamIdi ike
Idi ocha We di kwa nso Ozo pia ta pia ta ne Lu oguChukwu nna Ji ri gi we me ekwensu
Ta Kpu chie onu Ogba jiri igwe kpo ya toothpickA kpo ya ofu ugboro
Oza ugboro asaWho can stand against you?
Who can challenge jehovah?Onye!
Onye di ka gi!! Onye yi diri gi!!!Onye di ka chukwu
Okwa gi me re nwayi aga tu ri me Di nwayi isi nkpe You stick closer than a brother Obini Igwe ogodo ya na akpu na ala Who can battle with the lord The lord strong and mighty The lord mighty in battle Olori ihe lori ihe lori enyiYa mere aiyin ji e to gi
Igweeeee