Kenneth Uchenna – Obinigwe
Obinigwu by Kenneth Uchenna Mp3 Download
Enter into his gates with thanksgiving, [and] into his courts with praise: be thankful unto him,
[and] bless his name. Psa 100:4 KJV Kenneth Uchenna is back with “OBINIGWE”, and he does it
with gratitude. A letter of praise to God “I’m delighted I got to be a part of this music before it
started blessing other people. I hope this will bring you great blessings. Amen. Thank God for
my mentor, Ven. Dr. M. E. Omeke who has his signature of love upon my rising. My producers,
Mr. Steven Fegewe (don Steve), Eze E. C. (It’z Connect), Etimbuk, Mr. Ogbuefi and Uttabe
Powerhouse deserve a lot of credit for enhancing the instrumental forces and graphic contents
in the finest possible way. You guys are amazing.” © Kenneth Uchenna. May, 2023.
Lyrics Of Obinigwe By Kenneth Uchenna
Hallelujah,
Yes the bible says to “enter His gates with Thanksgiving ”
…
Gọzienu Jehova, usu-ndi-agha-Ya nile; Amen (X2)
Rue mgbe ebigh-ebi K’ebere Ya na-adi
Ngozi na-adiri onye obula na-atu egwu Ya.. Halleluya
Gọzienu Jehova, usu-ndi-agha-Ya nile; Amen(X2)
Rue mgbe ebigh-ebi K’ebere Ya na-adi
Ngozi na-adiri onye obula na-atu egwu Ya.. Halleluya
Oh. Obi n’igwe nar’ekele m (X2)
(Oh Heavenly Father, Recieve my thanks )
Chorus
(Halleluya)
Oh. Obi n’igwe nar’ekele m (obinigwe)
(Nara ekele m o)
Oh. Obi n’igwe nar’ekele m (nara ekele m o)
(Ọma mma amasighi-amasi..)
Oh. Obi n’igwe nar’ekele m (Eze-ndi-eze)
(Nara ekele nara ekele m ji bia)
Oh. Obi n’igwe nar’ekele m (Onye mmeri n’agha m)
(Instrumentals)
Obu abụ otuto ka m jiri bia n’obí Eze m
Obi añụrị, Obi añụrị ka m ji abu ya, Halleluya
Agam ejiri gịnị kele, onye chuwara m Mgbada zọgbuo Enyi.
Lee ụkpụ ekele nke m ji-aja ya mma_Halleluya
Oh. Obi n’igwe nar’ekele m (X2)
(Oh Heavenly Father, Recieve my thanks)
Chorus:
Oh. Obi n’igwe nar’ekele m
(Onye nmeri n’agha m)
Oh. Obi n’igwe nar’ekele m (Eze m o)
(Nara ekele m jiri bia)
Oh. Obi n’igwe nar’ekele m (ọma mma m)
(Oke mmiri na-ebu ogwe)
Oh. Obi n’igwe nar’ekele m (Eze-ndi-eze)
(Onye jiri maka m wee lugbuo ọnwụ)
Oh. Obi n’igwe nar’ekele m (Úgwú ana-ari, atụ egwu)
(Eze m)
Oh. Obi n’igwe nar’ekele m (-)
(Nara ekele, Nara ekele m jiri bia)
Oh. Obi n’igwe nar’ekele m
(Onye mmeri n’agha)
Oh. Obi n’igwe nar’ekele m. (Onye mmeri n’agha m)