Welcome to PraiseZion



HOME |   |  SERMONS
|  JOBS |  INSTRUMENTAL | MIXTAPES |  DEVOTIONAL

SEARCH CONTENTS (Use Name Or Title)


Queen Esther – Mkpuru Obim Ft. EmmyTSax

Mkpuru Obim by Queen Esther ft. EmmyTSax Download

Download this Gospel teach by Queen Esther featuring EmmyTSax which is title MKPURU OBIM.

Mkpuru Obim by Queen Esther Ft EmmyTSax

Lyrics of Mkpuru Obim by Queen Esther ft. EmmyTSax

(Sax symphony)
Mkpuru Obim Jawa Chukwu nma x3
Jawa Chukwu nma Ja…ya nma
(eh… Mkpuru Obim o)

( Chorus)
Mkpuru Obim jawa Chukwu nma
(Jawa Chukwu nma)
Jawa Chukwu nma Ja…ya nma
(Mkpuru Obim)
Mkpuru Obim Jawa Chukwu nma
Jawa Chukwu nma
(Ja…ya nma)
(Say__ Mkpuru Obim o…)
Mkpuru Obim jawa Chukwu nma
(O jawa Chukwu nma)
Mkpuru Obim jawa
Chukwu nma Jawa
Chukwu nma Ja…ya nma

Solo 1
Gi bu Chukwu nedum ije
Si na ebighe bi
Rou na ebighe bi
Si na ebighe bi
Ejim Obim na kele gi
Kele gi Ibu Chim oh
(Eh Mkpuru Obim o)

( Chorus once)

Solo 2
Agam a ja Chukwu nma
Maka iheoma nile
ka omerem o
Ejim Obim kele ya
Kele ya Obu Chim oh ..
Agam a ja Chukwu nma
Maka ndu oma nke onyerem oh oh
Ejim Obim na kele ya
Kele ya Obu Chim oh…

(Chorus)
Eze eligwe anyi na ekele gi
Maka ihe nile imere anyi
Anyi ne nye gi otito
Na Nye gi ekele
Maka oruru gi
Mkpuru Obi anyi Na ja gi nma
Na asi gi imeela
Anyi ga na ja gi nma
Site na ebighe ebi
Rou na ebighe ebi
Izuru nke eme Ibu oka om

DOWNLOAD MP3 HERE

| Categories: Music

CLICK HERE TO COMMENT ON THIS POST

WE ARE ON SOCIAL MEDIA

Facebook | Twitter | Instagram | Youtube

0 Comments

LEAVE A COMMENT

Type Name Below

Type Comment Below

« | »