Emmasings – Otito Jehovah (Agam Esoro Ndi Mmuozi) + Lyrics
Otito Jehovah (Agam Esoro Ndi Mmuozi) by Emmasings Mp3 Download
Download this deep worship song by Emmasings using the link below.
Lyrics of Otito Jehovah (Agam Esoro Ndi Mmuozi) by Emmasings
Agam Esoro Ndi muo ozi na enye gi ekele
Agam Esoro Ndi muo ozi na aja gi nma
Osimiri na erughari na Otito gi nna
Afifia no na ohia na efufe aka na enye gi ekele
Nndi mmadu bi na uwa na egbu ikpere na aja gi nma
Ha na asi imela imela imela
Agam Esoro Ndi muo ozi na enye gi ekele
Agam Esoro Ndi muo ozi na aja gi nma papa
Osimiri na erughari na Otito gi nna
Afifia no na ohia na efufe aka na enye gi ekele
Nndi mmadu bi na uwa na egbu ikpere na aja gi nma
Ha na asi imela imela imela
Ha na asi imela imela imela chukwu oma mu eh!
Imela imela imela
Ha na si idi nma na ututu, ehihie na abali
Ha si imela imela imela
Chineke onye bi na igwe
Kam bulie aha gi elu na ihi aha gi di nso
Aha go mara mma
Chineke onye bi na igwe
Kam bulie aha gi elu na aha gi di nso
Aha go mara mma
Chineke onye bi na igwe
Kam bulie aha gi elu na aha gi di nso
Aha go mara mma
Aha gi di nso
Onye oru ebube
Aha gi mara nma chimuoma
Aha gi di nso