Gabriel Eziashi – Aka Jehovah
Download worship track by Gabriel Eziashi which he titles Aka Jehovah. USe the link below to download this track Aka Jehovah by Gabriel Eziashi
WATCH VIDEO
Lyrics Of Aka Jehovah by Gabriel Eziashi
Aaah uh uh
Aka Aka ya
Aka Jehovah na’eme mma
Olu Ebube ya
Nke na eruari na’ebem no
Isi iyi nke ndu
Nke na dighi ata’ta
Aka Aka ya
Aka Jehovah na’eme mma
Aka Aka ya
Aka Jehovah na’eme mma
Olu Ebube ya
Nke na eruari na’ebem no
Isi iyi nke ndu
Nke na dighi ata’ta
Aka Aka ya
Aka Jehovah na’eme mma
Aaaah haaa oh oh oh oh
Oh oo uh Jehovah mo
Aaah haaa uh uh
Daddy mi nneligwe ogoro ya naburu nnala
Aka Aka ya
Aka Jehovah Aka Jehovah na’eme mma
Olu Ebube ya Olu Ebube ya
Nke na eruari na’ebem no
Isi iyi nke ndu Isi iyi nke ndu
Nke na dighi ata’ta dighi ata’ta
Aka Aka Aka ya
Aka Jehovah Aka Jehovah na’eme mma
Aka Jehovah
Aka Aka ya
Aka Jehovah Aka Jehovah na’eme mma
Olu Ebube ya Olu Ebube ya
Nke na eruari na’ebem no nke na eruari na’ebem no
Isi iyi nke ndu
Nke na dighi ata’ta Nke na dighi ata’ta
Aka Aka ya Aka
Aka Jehovah na’eme mma Jeho-o-vah meh
Daddy mu
Onye na-eme mma etu i si eme m
Ngi bu chi mu ooo Aka Aka ya ehhy oh
Aka Jehovah na’eme mma
Onye ukwu Onye isi
Daddy na-akwa uzo
Ekele dili aha gi oo
Aka Aka ya ehhy eh
Aka Jehovah na’eme mma
Aka na-akpu nwa Aka na-enye ndu
Daddy na-eme mma lo lolololo lololo
Aka Aka ya oh oh
Aka Jehovah na’eme mma
Onye nwe m Onye nwe m Onye nwe m
Jehovah mu
Aaaah haaa uh uh uhu ehhy ehhy eh eh
Aka Jehovah na’eme mma
Olu Ebube ya
Nke na eruari na’ebem no
Isi iyi nke ndu
Nke na dighi ata’ta
Aka Aka ya
Aka Jehovah na’eme mma
I love the song
by Anonymous on Dec 5, 2021 at 08:39
I really love dis song
by Anonymous on Oct 10, 2022 at 16:10
amazing
by Anonymous on May 6, 2023 at 07:49