Welcome to PraiseZion


NEED PRAYER/COUNSELING? CLICK HERE

Izu Prestige – Ojenammuo

Posted by: || Categories: Music


Izu Prestige is a gospel minister who is inspiring souls through music and aspiring for God’s deeper part.

LYRICS OF OJENAMMUO
Intro: Eeeeeeh zabadaaaa
Jesus chukwuoma eeh
Ka m bulie GI elu n’oruru gi eh

Verse 1:
Chi n’eme ihe asi so emeleme
Chi n’eje ebe asiso ejeleje
Chi tigburu dibia n’ihu arusi ya eze m
Chi n’eme ihe siri ike
Ojenanmuo

Chi no na jerusalem kwuo okwu eh chioma eeh
O wee mee na capernaum
Oje na nmuo#2
Chukwu eeeh
Oje na nmuo

Verse2
Chi n’eme Ihe siri ike odi nfe
Chukwu eh
Bia buwere m agha zoro ezo
Imere mmiri oworo nmanya eh
O bu gi bukwa oje na nmuo

I gara n’ili guru ugo lota eze m oo
Ili gosi m ike gi ooo
Onwu ejideghi GI chukwu eeh
Gi meriri ike onwu eh
So shiri eze shie anwu anwu
O bu gi bukwa onye na nmuo

Chi n’achi eze n’elu igwe na uwa na ala nmuo
N’etiti mba nile
Chukwu gara ije n’eku mmiri
Ude gi n’ede na mba nile
Ihe chi m n’emenu n’ o bu Ihe nmuo

Chukwu m na aturu aja bu oke nmuo
Dibia gwochaa,dibia ka dibia chi m agwogharia
Chi kewara osimiri uhie(eze mooo)
Umu israel we gabiga

O bu kwa gi bu oke nmuo(Chioma eeh)
Muo ndi ozo n’asopuru
Ihe ikwuru so ya ga eme,ihe isiri diri ga adiriri
Ojenanmuo,ojenanmuo
Chi mu bukwa oje na nmuo
Chi mu bukwa oje na nmuoC

hi mu bukwa oje na nmuo

Muo ndi ozo na atu egwu ya
Ka ma okwu gi ghara ibia na nmezu eeh
Isiri elu igwe na uwa ga agabiga
Chioma gara ije n’elu mmiri
Ude gi n’ede na mba Nile
Bia buwere m agha zoro ezo

Oputa obie m o bu gi bukwa ojenamnmuo
Ihe isiri diri ga adiriri
Okwu ikwuru ya ga eme
Chim u bukwanu oke nmuo,muo ndi ozo na asopuru
Ojenanmuo,ojenanmuo,ojenanmuo….
End

Connect With Izu Prestige
Instagram: Izu prestige
Contact: 08069273529

DOWNLOAD MP3 HERE


Can't find your desired song? SEARCH HERE
REQUEST ANY SONG? CLICK HERE


Subscribe For Our Latest Blog Updates. Join 28,343 Other Subscribers>


UPLOAD YOUR SONG HERE


CLICK HERE TO COMMENT ON THIS POST

WE ARE ON SOCIAL MEDIA

Facebook | Twitter | Instagram | Youtube

Leave a comment

Enter Your Name (Optional)

    Â

Enter Comment Below


     
ABOUT US |  CONTACT US |  CONTENT REMOVAL(DMCA) | DISCLAIMER |  TERMS OF USE |  PRIVACY POLICY |  REQUEST SONG


   
Powered by PraiseZion Media
Copyright © 2024 PraiseZion.com All Rights Reserved
Â